Zaa ajuju a
Mkparitaụka a, o di n'etiti mmadụ ole?
Ndi kparitara uka a bụ
Kedu onye gbara onye nke mbụ n'ule sekond taam?
Onye nke ole ka Uchechi na-agbabu? Onye nke
Gịnị mere Uchechi ji gbaa onye nke mbụ?
Onye nke ole ka Chika gbaziiri ugbu a? Onye nke
Kedu onye si zuo "Igbo for Learners"?
Zaa ajuju a
Ego ole ka a na-ere akwụkwọ a? Nari naira
Onye ka nna ya nyere ego zuo akwụkwọ a?
Ego ole ka nna ya nyere ya zuo akwụkwọ a? Nari naira
Zaa ajụjụ a
Ụmụ ole ka Adiele mụtara? Ụmụ
Zaa ajụjụ a.
Gịnị bụ akaọrụ Adiele?
Aha obodo ha bụ
Zaa ajụjụ a.
Olee aha steeti Adiele na ezinaụlọ ya?
Zaa ajụjụ a
Adiele ọ lụrụ nwạanyị ọle?
Zaa ajụjụ a
Aha nwunye ya nke abụọ bụ
Kedu ihe Nneamaka na-arụ? Ọrụ
Ọlee nke esoghị n'ụmụ Nneamaka ebe a?
Họpụta nke na-esoghị n'ihe Akuọma na-akọpụta.
Ụmụnwạanyị ọle ka Akuọma mụtara?