登入
JAMB - Igbo (2022)
1
One of these is not part of Igboland?
回答
(C)
Owere
2
Which of these is not a state in Igboland?
回答
(D)
Edo State
3
Which is the Igbo staple food?
回答
(C)
Cassava (akpụ)
4
Họpụta nke bụ narị abụọ na iri abụọ.
回答
(B)
220
5
Họpụta nke bụ narị abụọ na iri abụọ.
回答
(A)
narị
6
Họpụta nke bụ 55 n'Igbo. Iri ise
回答
(D)
na ise
7
Kedu nke bụ 888? Narị
回答
(D)
asatọ iri asatọ na asatọ
8
Dịpụta ọnuọgụgụ a bụ 60 n'Igbo. Iri
回答
(D)
isii
9
Write 70 in Igbo. Iri
回答
(C)
asaa
10
Write 260 in Igbo. Narị abụọ na
回答
(B)
iri isii
11
Họpụta nke bụ 23 n'Igbo. Iri abụọ na
回答
(B)
atọ
12
Họpụta nke bụ 115 n'Igbo. Ọtụ narị na
回答
(C)
iri na ise
13
Ọlee nke pụtara narị asaa na iri abụọ
回答
(C)
720
14
What is the name of aeroplane in Igbo?
回答
(D)
Ụgbọelu
15
How many letters are there in Igbo alphabet?
回答
(D)
Iri atọ na isii
16
Kedu ụgbọ Tunde ji eme njem ya?
回答
(C)
Ụgbọelu
17
Kedu ụgbọ Aminu ji eme njem ya?
回答
(C)
Ụgbọọlọkọ
18
Ego ọle ka Tunde kwụrụ?
回答
(D)
Narị naira abụọ
19
Ego ọle ka Aminu kwụrụ? Narị naira
回答
(B)
abụọ
20
Họpụta ọbọdọ a kpọghị aha na mkparịtaụka a
回答
(C)
Lagos
21
Họpụta ọbọdọ a kpọrọ aha na mkparịtaụka a
回答
(D)
Kafanchan
22
Ọlee ụbọchị Aminu ga-alọghachị?
回答
(A)
Nkwọ
23
Họpụta ụbọchị Tunde ga-alọghachị. Ụbọchị ahịa
回答
(A)
eke
24
Kedu ihe Aminu na-aga ịme?
回答
(A)
Ịzụ ahịa
25
Ebee ka ị na-aga?
回答
(A)
Ana m aga akwụkwọ
26
Kedụ maka nne gị?
回答
(D)
Ọ dị mma
27
Ụlọ ọle ka nna gị nwere?
回答
(C)
Nna m nwere ụlọ abụọ
28
Afọ ọle ka ị gbara ugbu a?
回答
(D)
Agbara m afọ iri
29
Ọlee aha ụlọakwụkwọ ụnu?
回答
(D)
Aha ụlọakwụkwọ anyị bụ GSS
30
What name is 'Agwọ' called in English?
回答
(B)
Snake
31
What name is scorpion called in Igbo?
回答
(D)
Akpị
32
How do you greet somebody who is returning from a journey in Igbo?
回答
(A)
Nnọọ
33
How do you greet someone who is working?
回答
(C)
Jisie ike
34
Ana m eri nri. Translate this sentence to English.
回答
(C)
I am eating food
35
Kedu aha gị?
回答
(C)
Aha m bụ Ụche
允许 javascript 正确加载此页面