登入
JAMB - Igbo (2021)
1
Ugochi
na
Eze. The underlined word is
回答
(B)
conjunction
2
Ude na-esi
回答
(C)
nri
3
Gịnị ka 2/4 pụtara n'Igbo?
回答
(B)
Abụọ n'ime anọ
4
Ụlọ ọle ka nna gị nwere?
回答
(D)
Nna m nwere ụlọ abụọ
5
Uchenna na-agba__________
回答
(D)
ọsọ
6
Ụlọakụ na-aza
回答
(C)
ụlọ
7
Nne m siri ofe egusi. Ọlee nke bụ ngwaa na ndị a?
回答
(D)
Siri
8
Kedụ ihe nzụ pụtara n'asụsụ bekee?
回答
(D)
Chalk
9
Ọ bụ ezi onye ọrụụgbọ. The pronoun in this sentence is
回答
(A)
Ọ
10
Họpụta nke bụ narị abụọ na iri abụọ
回答
(C)
220
11
Write 70 in Igbo. Iri
回答
(C)
asaa
12
What name is Agwọ called in English?
回答
(A)
Snake
13
Gịnị ka a na-akpọ "chair" n'Igbo?
回答
(D)
Oche
14
Ọlee the one hundred and fifty pụtara n'Igbo? Ọtụ narị na
回答
(C)
Iri ise
15
Ada na-ede
回答
(B)
akwa
16
Ọtụ n'ime anọ pụtara
回答
(B)
1/4
17
Ha na-eri nri. "Ha" n'ahiriokwu a bụ
回答
(D)
nnochiahịa
18
What name is scorpion called in Igbo?
回答
(C)
Akpị
19
Kedụ maka nne gị?
回答
(A)
Ha dị mma
20
Kedụ nke bụ 888? Narị
回答
(B)
iri asatọ na asatọ
21
How do you greet somebody who is returning from a journey in Igbo?
回答
(B)
Ndewo
22
Ọlee aha ụlọakwụkwọ ụnu?
回答
(A)
Ụlọakwụkwọ ụnu bụ GSS
23
Write 260 in Igbo. Narị abụọ na
回答
(A)
iri isii
24
Ụzọ adireesi ọle ka leta anamachọọrọ nwere?
回答
(A)
Ọtụ
25
Ana m eri nri
回答
(D)
I am eating food
26
Họpụta nke bụ 23 n'Igbo. Iri abụọ na
回答
(B)
atọ
27
Which of these is not a state in Igboland?
回答
(C)
Edo State
28
Gịnị bụ ntụgharị asụsụ Igbo maka '100'?
回答
(B)
narị
29
Afọ ọle ka ị gbara ugbu a?
回答
(C)
Ha gbara afọ isii
30
Họpụta nke bụ 55 n'Igbo. Iri ise
回答
(A)
na ise
31
Nnamdi ______ ụlọ ọma ahụ.
回答
(B)
rụrụ
32
Gịnị ka a na-akpọ ship n'Igbo?
回答
(B)
Ụgbọ mmiri
33
Ọlee the "one million" pụtara n'asụsụ Igbo?
回答
(A)
Ọtụ nde
34
Ọtụ puku, narị abụọ na anọ pụtara
回答
(A)
1,204
35
Ehee ka ị na-aga?
回答
(A)
Anyị na-aga njem
允许 javascript 正确加载此页面