JAMB - Igbo (2023)

  • 1
    Họpụta steeti na-esoghị n'ala Igbo ebe a
    Cevap
    (B)
    Anambra
  • 2
    Gịnị ka 3/4 pụtara n'Igbo?
    Cevap
    (C)
    Atọ n'ime anọ
  • 3
    Ude na-agu ............
    Cevap
    (A)
    akwụkwọ
  • 4
    Uzochi na-eri nri. Nke a kara ihe n'ọkpụrụ bụ.
    Cevap
    (B)
    enyemakangwaa
  • 5
    Ọ bụ ezi onye ọrụụgbọ. The pronoun in this sentence is
    Cevap
    (C)
  • 6
    Ada na-ede
    Cevap
    (A)
    egwu
  • 7
    Mgbọchiume mkpị ọle ka e nwere n'Igbo?
    Cevap
    (D)
    Iri na itoọlụ
  • 8
    Nne m siri ofe egusi. Ọlee nke bụ ngwaa na ndị a?
    Cevap
    (B)
    Siri
  • 9
    Write 120 in Igbo. Ọtụ narị na.
    Cevap
    (B)
    iri abụọ
  • 10
    Gịnị ka "80" pụtara n'Igbo?
    Cevap
    (D)
    Iri asatọ
  • 11
    Gịnị ka a na-akpọ "chair" n'Igbo?
    Cevap
    (B)
    Oche
  • 12
    Ụlọakụ na-aza.
    Cevap
    (D)
    ụlọ
  • 13
    Which among these is not a vowel in Igbo?
    Cevap
    (A)
    N
  • 14
    Ehee ka i na-aga?
    Cevap
    (B)
    Anyị na-aga njem
  • 15
    Choose the correct response to each of the following questions. Kedu maka nne gị?
    Cevap
    (B)
    Ọ dị mma
  • 16
    Choose the correct response to each of the following questions. Ụlọ ole ka nna gị nwere?
    Cevap
    (A)
    Nna m nwere ụlọ abụọ
  • 17
    Choose the correct response to each of the following questions. Afọ ọle ka ị gbara ugbu a?
    Cevap
    (B)
    Ha gbara afọ isi
  • 18
    Choose the correct response to each of the following questions. Ọlee aha ụlọakwụkwọ ụnu?
    Cevap
    (B)
    Ụlọakwụkwọ ụnu bụ GSS
  • 19
    Choose the correct response to each of the following questions. What name is Agwọ called in English?
    Cevap
    (B)
    Snake
  • 20
    Choose the correct response to each of the following questions. What name is scorpion called in Igbo?
    Cevap
    (D)
    Akpị
  • 21
    Choose the correct response to each of the following questions. How do you greet somebody who is returning from a journey in Igbo?
    Cevap
    (A)
    Ndewo
  • 22
    ​​​​​​​Choose the correct response to each of the following questions. How do you greet someone who is working?
    Cevap
    (D)
    Jisie ike
  • 23
    Choose the correct response to each of the following questions. Ana m eri nri. Translate this sentence to English
    Cevap
    (B)
    I am eating food
  • 24
    ​​​​​​Choose the correct response to each of the following questions. Ha na-eri nri. "Ha" n'ahiriokwu a bụ
    Cevap
    (B)
    nnochiahịa
  • 25
    Choose the correct response to each of the following questions. Ụzọ adireesi ọle ka leta anamachọọrọ nwere?
    Cevap
    (D)
    Abụọ
  • 26
    Choose the correct response to each of the following questions. Ọlee the one hundred and fifty pụtara n'Igbo? Ọtụ narị na
    Cevap
    (B)
    Iri ise
  • 27
    ​​​​​​Choose the correct response to each of the following questions. Ọtụ puku, narị abụọ na anọ pụtar
    Cevap
    (B)
    1,204
  • 28
    Choose the correct response to each of the following questions. Ọlee the "one million" pụtara n'asụsụ Igbo?
    Cevap
    (A)
    Ọtụ nde
  • 29
    Choose the correct response to each of the following questions. Gịnị ka 2/4 pụtara n'Igbo?
    Cevap
    (C)
    Abụọ n'ime anọ
  • 30
    Choose the correct response to each of the following questions. Ọtụ n'ime anọ pụtara
    Cevap
    (B)
    1/4
  • 31
    ​​​​​​Choose the correct response to each of the following questions. Gịnị ka a na-akpọ ship n'Igbo?
    Cevap
    (A)
    Ụgbọ mmiri
  • 32
    Choose the correct response to each of the following questions. Kedu ihe nzụ pụtara n'asụsụ bekee?
    Cevap
    (A)
    Chalk
  • 33
    Choose the correct response to each of the following questions. Ọlee nke bụ nnochiahịa ebe a? Ha zụtara ewụ ọcha ụnyaahụ. Ọjị
    Cevap
    (C)
    ọcha
  • 34
    Nnamdi_______ ụlọ ọma ahụ.
    Cevap
    (A)
    rụrụ
  • 35
    Ụdaụme Igbo ọ dị ọle?​​​​​​​
    Cevap
    (D)
    Asatọ