ExamPlay Light Logo
Ingia

JAMB - Igbo (2022 - No. 22)

MKPARITAUKA

Tunde: Aa! Aminu, ị bọọla chị?

Aminu: Ech! Tunde, ị bọọla chị. Kedụ ebe ị na-ajẹ?

Tunde: A na m jẹ Ọwere. Anyị nwere nzukọ n'Aladịmma. Gị kwanụ?

Aminu: Ana m ejẹ Enugu. Ana m ejẹ izu ahịa n'Ụwanị. Kedụ ụgbọ ị ji ejẹ?

Tunde: Agam ejị ụgbọelu. Gị kwanụ?

Aminu: Aga m ejị ụgbọọlọkọ. Anyị ga-agbafẹ ọtụtụ ọbọdọ dịka Minna, Kaduna, Kafanchan, Makurdi wee ruo Enugu.

Tunde: Kedụ ụbọchị ị ga-alọghachị?

Aminu: Aga m alọghachị n'abalị atọ na-abịanụ, ya bụ ụbọchị ahịa nkwọ. Gị kwanụ?

Tunde: Aga m alọghachị n'ụbọchị ahịa eke. Izụtala tiketi?

Aminu: Ech. Akwụrụ m ọtụ narị naira. Gị kwanụ?

Tunde: Ee. Akwụrụ m narị naira abụọ.

Zaa ajụjụ a

Ọlee ụbọchị Aminu ga-alọghachị?
Nkwọ
Eke
Afọkwa
Afọ

Maelezo

The question asks about the day of the week Aminu plans to return. In the conversation, Aminu says "Aga m alọghachị n'abalị atọ na-abịa nụ, ya bụ ụbọchị ahịa nkwọ" meaning "I'll return on Wednesday, which is a market day". In Igbo culture, "Nkwọ" is the market day that falls on Wednesday. Therefore, the answer is D. Nkwọ, whi corresponds to Wednesday.

Maoni (0)

Ingia Ili Kutoa Maoni
Tangazo
BrainBehindX Inc Logo
©2026; Inaendeshwa Na BrainBehindX Inc