JAMB - Igbo (2025 - No. 49)

Read the passage below and answer the questionsthat follow.

tụtụ ọma abịala n'ime ụlọ Ezebuilo. Ụmụnne ya niile anọ na ya nʼime ime ụlọ. Nna ha nwụrụ afọ atọ gara aga, ugbu a, a na-atụ
mkpebi nke ònye ga-achikota ihe fere obele. O nwere nnukwu ihe isi ike, n'ihi na otu n'ime umunne ya, Agbawodike, achoghį ka e
mee mkpebi. O sịrị na ọ bụ ya kacha ochie, ya ekwesịghị i̱jụ arịrịọ.

Kedu ihe kpatara nzuko dị n'ulo Ezebuilo?

Įkwado mmemme ezumike
Įtụ mkpebi onye ga-achịkọta ihe fere obele
Įkọwa akụ na ụba
Įkụ nne ha ala

Explanation

The passage clearly states they are discussing who will inherit or manage the family property ("ihe fere obele").

Comments (0)

Advertisement