JAMB - Igbo (2024 - No. 15)

AGUCHAAZAA

Adiele bụ onye e jiri ọrụụgbọ mara. O bụ onye Akaeze. Akaeze nọ n'ọkpụrụ ọchịchị ime obodo Ọgbụọ na Abị steeti. Ọ lụrụ nwanyị abụọ. Aha nwụnye ya nke mbụ bụ Nneamaka ebe nwụnye ya nke abụọ bụ Akuọma. Nneamaka bụ nọọsụ. Ọ mụtaara Adiele ụmụ anọ nwoke atọ na otụ nwaanyị. Akuọma enweghị ihe ọ na-arụ. Ọ mụtaara ụmụ nwạanyị abụọ. Aha ụmụ Nneamaka bụ: Chikere, Ụzọma, Ụgọnna na Ngọzi. Akuọma-na-eso di ha aga ọrụụgbọ. Ọ na-akọpụta akpụ, ọna, ede na akwụkwọ nri dị iche iche.

​​​​​​Zaa ajụjụ a

Adiele ọ lụrụ nwạanyị ọle?

Anọ
Ise
Atọ
Abụọ

Explanation

How many wives does Adiele have? Abụọ. Adiele has two wives, Nneamaka and Akuọma.

Comments (0)

Advertisement