JAMB - Igbo (2022 - No. 19)
MKPARITAUKA
Tunde: Aa! Aminu, ị bọọla chị?
Aminu: Ech! Tunde, ị bọọla chị. Kedụ ebe ị na-ajẹ?
Tunde: A na m jẹ Ọwere. Anyị nwere nzukọ n'Aladịmma. Gị kwanụ?
Aminu: Ana m ejẹ Enugu. Ana m ejẹ izu ahịa n'Ụwanị. Kedụ ụgbọ ị ji ejẹ?
Tunde: Agam ejị ụgbọelu. Gị kwanụ?
Aminu: Aga m ejị ụgbọọlọkọ. Anyị ga-agbafẹ ọtụtụ ọbọdọ dịka Minna, Kaduna, Kafanchan, Makurdi wee ruo Enugu.
Tunde: Kedụ ụbọchị ị ga-alọghachị?
Aminu: Aga m alọghachị n'abalị atọ na-abịanụ, ya bụ ụbọchị ahịa nkwọ. Gị kwanụ?
Tunde: Aga m alọghachị n'ụbọchị ahịa eke. Izụtala tiketi?
Aminu: Ech. Akwụrụ m ọtụ narị naira. Gị kwanụ?
Tunde: Ee. Akwụrụ m narị naira abụọ.
Zaa ajụjụ a

Explanation
Comments (0)