JAMB - Igbo (2024)

  • 1

    Zaa ajuju a

    Mkparitaụka a, o di n'etiti mmadụ ole?

    Svare
    (B)
    Abụọ
  • 2

    Zaa ajuju a

    Ndi kparitara uka a bụ

    Svare
    (B)
    Adaugo na Nnedi
  • 3

    Zaa ajuju a

    Kedu onye gbara onye nke mbụ n'ule sekond taam?

    Svare
    (D)
    Uchechi
  • 4

    Zaa ajuju a

    Onye nke ole ka Uchechi na-agbabu? Onye nke​​​​​​​

    Svare
    (C)
    ise
  • 5

    Zaa ajuju a

    Gịnị mere Uchechi ji gbaa onye nke mbụ?

    Svare
    (B)
    gụrụ akwụkwọ nke ukwuu.
  • 6

    Zaa ajuju a

    Onye nke ole ka Chika gbaziiri ugbu a? Onye nke

    Svare
    (D)
    ato
  • 7

    Zaa ajuju a

    Kedu onye si zuo "Igbo for Learners"?

    Svare
    (D)
    Onyenkuzi ha
  • 8

    ​​​​​​Zaa ajuju a

    Ego ole ka a na-ere akwụkwọ a? Nari naira

    Svare
    (B)
    anọ
  • 9

    Zaa ajuju a

    Onye ka nna ya nyere ego zuo akwụkwọ a?​​​​​​​

    Svare
    (B)
    Nnedi
  • 10

    Zaa ajuju a

    Ego ole ka nna ya nyere ya zuo akwụkwọ a? Nari naira

    Svare
    (A)
    Ise
  • 11

    ​​​​​Zaa ajụjụ a

    Ụmụ ole ka Adiele mụtara? Ụmụ

    Svare
    (D)
    isii
  • 12

    ​​​​​​Zaa ajụjụ a.

    Gịnị bụ akaọrụ Adiele?

    Svare
    (C)
    Ọrụụgbọ
  • 13

    ​​​​​​Zaa ajụjụ a.

    Aha obodo ha bụ

    Svare
    (A)
    Akaeze
  • 14

    Zaa ajụjụ a.

    Olee aha steeti Adiele na ezinaụlọ ya?

    Svare
    (D)
    Abia
  • 15

    ​​​​​​Zaa ajụjụ a

    Adiele ọ lụrụ nwạanyị ọle?

    Svare
    (D)
    Abụọ
  • 16

    Zaa ajụjụ a

    Aha nwunye ya nke abụọ bụ

    Svare
    (D)
    Akuọma
  • 17

    ​​​​​​Zaa ajụjụ a

    Kedu ihe Nneamaka na-arụ? Ọrụ

    Svare
    (D)
    nọọsụ
  • 18

    ​​​​​​Zaa ajụjụ a

    Ọlee nke esoghị n'ụmụ Nneamaka ebe a?

    Svare
    (B)
    Akuọma
  • 19

    ​​​​​​Zaa ajụjụ a

    Họpụta nke na-esoghị n'ihe Akuọma na-akọpụta.

    Svare
    (D)
    Osikapa
  • 20

    Zaa ajụjụ a

    Ụmụnwạanyị ọle ka Akuọma mụtara?

    Svare
    (A)
    Abụọ
  • 21
    Họpụta steeti na-esoghị n'ala Igbo ebe a
    Svare
    (A)
    Kogi
  • 22
    Ụdaụme Igbo ọ dị ọle?
    Svare
    (B)
    Asatọ
  • 23
    Mgbọchiume mkpị ọle ka e nwere n'Igbo?
    Svare
    (B)
    Asatọ
  • 24
    Ọlee akara e ji egosi mgbe ihe mberedede mere?
    Svare
    (A)
    !
  • 25
    Họpụta nke abụghị okwụ ajụjụ na ndị a
    Svare
    (B)
    Ụlọ
  • 26
    ​​​​​​Which among these is not a vowel in Igbo?
    Svare
    (A)
    N
  • 27
    What is mkpuruokwu called in English?
    Svare
    (A)
    Word
  • 28
    Write 20 in Igbo.
    Svare
    (C)
    iri abuo
  • 29
    Gịnị ka 3/4 pụtara n'Igbo?
    Svare
    (C)
    Atọ n'ime anọ
  • 30
    Gịnị ka '80' pụtara n'Igbo?
    Svare
    (A)
    Iri asatọ
  • 31
    Ọ bụ ezi onye ọrụụgbọ. The pronoun in this sentence is
    Svare
    (B)
  • 32
    Nne m siri ofe egusi Ọlee nke bụ ngwaa na ndị a?
    Svare
    (B)
    Siri
  • 33
    Ugochi na Eze. The underlined word is
    Svare
    (D)
    conjunction
  • 34
    Uzochi na-eri nri. Nke a kara ihe n'ọkpụrụ bụ
    Svare
    (C)
    enyemakangwaa
  • 35
    Gịnị ka a na-akpọ "chair" n'Igbo?
    Svare
    (D)
    Oche